1 Ndị Kọrint 1:25 - Bible Nso25 N'ihi na ihe-nzuzu nke Chineke kariri madu nile n'amam-ihe; adighi-ike nke Chineke kariri kwa madu nile n'ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Nʼihi na nzuzu Chineke dị mma karịa amamihe niile nke mmadụ, adịghị ike Chineke dịkwa ukwuu karịa ike niile nke mmadụ. Faic an caibideil |