1 Ndị Eze 9:28 - Bible Nso28 Ha we biarue Ofia, si n'ebe ahu weta ọla-edo, nnù talent na orú talent, wetara eze, bú Solomon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ha nyaara ụgbọ gaa Ọfịa, site nʼebe ahụ bulatara eze Solomọn ọlaedo nke ịdị arọ ya ruru puku kilogram iri na anọ na narị abụọ na asatọ. Faic an caibideil |