1 Ndị Eze 9:12 - Bible Nso12 Hairam we si na Taia puta ihu orú obodo ahu nke Solomon nyere ya; ma ha ezighi ezi n'anya-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ma mgbe Hiram si Taịa gaa ịhụ obodo ndị a nke Solomọn nyere ya, ha amasịghị obi ya. Faic an caibideil |