1 Ndị Eze 9:10 - Bible Nso10 O rue, n'ọgwugwu orú arọ, nke Solomon wuru ulo abua nime ha, bú ulo Jehova na ulo eze, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Nʼọgwụgwụ iri afọ abụọ, mgbe Solomọn ji wuo ụlọ abụọ ndị a, ya bụ ụlọnsọ Onyenwe anyị na ụlọeze. Faic an caibideil |