1 Ndị Eze 8:60 - Bible Nso60 ka ndi nile nke uwa we mara na Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke; onye ọzọ adighi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a60 Ka ndị niile bi nʼụwa mara na Onyenwe anyị bụ Chineke, marakwa na o nweghị chi ọzọ dị karịa ya. Faic an caibideil |