1 Ndị Eze 8:40 - Bible Nso40 ka ha we tua egwu Gi ubọchi nile nke ha onwe-ha nēbi n'elu ala ahu nke I nyere nna-ayi-hà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 ka ha tụọ egwu gị oge niile nke ha na-ebi nʼala ahụ nke i nyere nna nna anyị ha. Faic an caibideil |