1 Ndị Eze 8:24 - Bible Nso24 I debeworo orù-Gi Devid, bú nnam, ihe I gwara ya: I we were ọnu-Gi kwue, were kwa aka-Gi mezue ya, otú ọ di ta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 I mezuokwala nkwa niile i kwere nna m Devid, bụ ohu gị. I ji ọnụ gị kwee nkwa a ma taa, i jirila aka gị mezuo ya. Faic an caibideil |