1 Ndị Eze 8:11 - Bible Nso11 ndi-nchu-àjà we ghara inwe ike iguzo ije ozi n'ihi igwe-oji ahu: n'ihi na ebube Jehova juputara ulo Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ndị nchụaja enwekwaghị ike jee ozi ha, nʼihi igwe ojii ahụ, nʼihi na ebube Onyenwe anyị jupụtara nʼime ụlọnsọ ya. Faic an caibideil |