1 Ndị Eze 7:5 - Bible Nso5 Ọnu-uzọ nile na awara-uzọ nile nwere akuku anọ ra nrata, n'ọnọdu window: ebe nleputa-anya di kwa na ncherita-iru ebe nleputa-anya n'okpukpu atọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ọnụ ụzọ niile nwere mbudo ọnụ ụzọ anọ. Ha dị atọ atọ cherịtara ibe ha ihu nʼebe mpụta ya. Faic an caibideil |