1 Ndị Eze 7:47 - Bible Nso47 Solomon we dọba ihe ahu nile ghara itù ha, n'ihi na ha bara uba nke ukwu: achọputaghi ọtùtù ọla ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a47 Ma Solomọn atụghị ihe ndị a niile a kpụrụ nʼihe ọtụtụ, nʼihi na ha dị ọtụtụ nʼọnụọgụgụ, achọpụtaghịkwa ịdị arọ nke bronz ahụ. Faic an caibideil |