1 Ndị Eze 7:4 - Bible Nso4 Ọnọdu window di kwa n'akuku atọ, ebe nleputa-anya di kwa na ncherita-iru ebe nleputa-anya n'okpukpu atọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Oghereikuku ya dịkwa nʼụzọ ahịrị atọ, otu nʼelu ibe ya. E mere ka oghereikuku ndị dị nʼelu nʼotu akụkụ chee oghereikuku ndị dị nʼakụkụ nke ọzọ ihu. Faic an caibideil |