1 Ndị Eze 6:36 - Bible Nso36 O were akuku nkume awara awa atọ na otù ariri osisi cedar awara awa wue ogige ime-ime. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 O wuru ogige nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ. Ọ bụ ahịrị nkume atọ e doziri edozi na otu ahịrị osisi sida a kwachara nke ọma ka e ji wuo ogige a. Faic an caibideil |