Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ndị Eze 6:25 - Bible Nso

25 Cubit iri ka cherub nke-ọzọ di kwa: cherubim abua ahu nwere otù ọtùtù na otù ọpipi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Cherub nke abụọ dịkwa iri mita na ụma isii, nʼihi na cherubim abụọ ndị a bụ otu nʼọtụtụ nakwa nʼibu ibu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ndị Eze 6:25
3 Iomraidhean Croise  

O we chupu madu ahu, me ka Cherubim nọdu n'akuku Iru-anyanwu nke ubi Iden ab͕ara ogige, ha na ire-ọku nke mma-agha nke nēchighari onwe-ya, ichebe uzọ osisi ahu nke ndu.


Cubit ise ka otù nku cherub di, cubit ise ka nkù nke-ọzọ nke cherub di kwa: site na nsọtu nkù-ya we rue nsọtu nke-ọzọ nke nkù-ya di cubit iri.


Idi-elu otù cherub di cubit iri, otú a ka cherub nke-ọzọ di kwa.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan