1 Ndị Eze 5:12 - Bible Nso12 Jehova nye-kwa-ra Solomon amam-ihe, dika Ọ gwara ya; udo we di n'etiti Hairam na Solomon; ha abua we b͕a ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Onyenwe anyị nyere Solomọn amamihe dị ukwuu dịka o kwere ya na nkwa. Hiram na Solomọn nwere mmekọ udo, ha abụọ gbakwara ndụ. Faic an caibideil |