18 Shimai nwa Ila, nime Benjamin:
18 Shimei nwa Ela onye na-achị Benjamin.
Ma Zedok, bú onye-nchu àjà, na Benaia nwa Jehoiada, na Netan, bú onye-amuma, na Shimai, na Rei, na ndi-dike ndi Devid nwere, esoghi kwa Adonaija.
Jehoshafat nwa Parua, n'Isaka:
ab͕uru ulo Livai iche, na ndinyom-ha iche; ab͕uru ndi Shimai iche, na ndinyom-ha iche;