1 Ndị Eze 3:5 - Bible Nso5 Na Gibeon ka Jehova mere ka Solomon hu Ya anya na nrọ nke abali: Chineke we si, Riọ ihe M'gēnye gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Na Gibiọn, Onyenwe anyị mere ka Solomọn hụ ya anya na nrọ nke abalị, Chineke sịrị ya, “Rịọọ ihe ọbụla ị chọrọ ka m nye gị.” Faic an caibideil |