Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ndị Eze 3:24 - Bible Nso

24 Eze we si, Wetaram mma-agha. Ha we weta mma-agha n'iru eze.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

24 Mgbe ahụ, eze sịrị, “Wetara m mma agha.” Ya mere, ha wetaara eze mma agha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ndị Eze 3:24
2 Iomraidhean Croise  

Eze we si, Otù nwayi nāsi, Nka nke di ndu bu nwam, ma nwa-gi bu nke nwuru anwu: ma nke-ọzọ nāsi, É-è; kama nwa-gi bu nke nwuru anwu, ma nwam bu nke di ndu.


Eze we si, Kpọwanu nwa di ndu abua, nye otù nwayi otù nkera, nye kwa nwayi nke-ọzọ nkera ọzọ.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan