1 Ndị Eze 22:53 - Bible Nso53 O fè-kwa-ra Beal òfùfè, kpọ isi ala nye ya, we kpasue Jehova, bú Chineke Israel, iwe, dika ihe nile si di nke nna-ya mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a53 Ọ fekwara arụsị Baal ofufe, kpọọkwa isiala nye ya, si otu a kpasuo Onyenwe anyị, Chineke Izrel iwe, dịka nna ya mere. Faic an caibideil |