1 Ndị Eze 21:3 - Bible Nso3 Nebot we si Ehab, Ya burum ihe-árú sitere na Jehova, bú inye gi ihe-nketa nnam-hà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ma Nebọt zara sị Ehab, “Ala a bụ ihe nketa ruuru m site nʼaka nna nna m ha. M ga-esi aṅaa nye gị ya. Onyenwe anyị ekwela na m ga-ewere ihe nketa nke nna nna m ha nye gị.” Faic an caibideil |