1 Ndị Eze 20:41 - Bible Nso41 O we me ngwa, wezuga ákwà-ike-n'isi n'anya-ya abua; eze Israel we mata ya na onye sitere na ndi-amuma ka ọ bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Mgbe ahụ, onye amụma ahụ mere ngwangwa wepụ akwa ahụ o ji kechie anya ya abụọ. Eze Izrel matakwara na ọ bụ otu onye nʼime ndị amụma. Faic an caibideil |