1 Ndị Eze 20:11 - Bible Nso11 Eze Israel we za, si, Kwuenu, si ya, Ka onye nēke ekike-agha-ya ghara ito onwe-ya dika onye nēkepu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma eze Izrel zaghachiri, “Gwa ya, ‘Onye na-ebu agha na-anya isi naanị mgbe a lụchara agha, ọ bụghị tupu a lụọ agha.’ ” Faic an caibideil |