1 Ndị Eze 2:38 - Bible Nso38 Shimai we si eze, Okwu a di nma: dika onye-nwem, bú eze, kwuworo, otú a ka orù-gi gēme. Shimai we biri na Jerusalem ọtutu ubọchi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Shimei zara eze, “Okwu gị dị mma. Ohu gị ga-eme dịka onyenwe m bụ eze kwuru.” Shimei biiri nʼime Jerusalem, nọọkwa ọtụtụ ụbọchị. Faic an caibideil |