1 Ndị Eze 2:25 - Bible Nso25 Eze, bú Solomon, we zìe ozi n'aka Benaia nwa Jehoiada; o we dakwasi ya, o we nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Eze Solomọn zigara Benaya nwa Jehoiada ka ọ gaa gbuo Adonaịja. Benaya gakwara tigbuo Adonaịja. Faic an caibideil |