1 Ndị Eze 19:5 - Bible Nso5 O dina, raru ura n'okpuru otù osisi broom; ma, le, mọ-ozi nēmetu ya aka, si ya, Bilie, rie ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 O dinara nʼokpuru osisi brum rahụ ụra. Ma lee, otu oge ahụ, mmụọ ozi metụrụ ya aka, sị ya, “Bilie, rie nri.” Faic an caibideil |