1 Ndị Eze 17:15 - Bible Nso15 O we je me dika okwu Elaija si di: nwayi ahu we rie, ya onwe-ya, na Elaija, na ulo-ya, ọtutu ubọchi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Nwanyị ahụ mere dịka Ịlaịja kwuru. Sitekwa nʼụbọchị ahụ gaa nʼihu, ihe oriri akọkwaghị Ịlaịja na nwanyị ahụ, na ezinaụlọ ya. Faic an caibideil |