1 Ndị Eze 16:20 - Bible Nso20 Ma okwu Zimri nile nke fọduru, na nkekọta nke ọ kekọtara madu imegide eze, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Israel? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Akụkọ banyere Zimri na ihe ọjọọ niile o mere e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ọchịchị ndị eze Izrel? Faic an caibideil |