1 Ndị Eze 16:14 - Bible Nso14 Ma okwu Ila nile nke fọduru, na ihe nile o mere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Israel? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Akụkọ banyere ọchịchị Ela, na ihe niile o mere e deghị ha nʼakwụkwọ ọchịchị ndị eze Izrel? Faic an caibideil |