1 Ndị Eze 15:34 - Bible Nso34 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, je ije n'uzọ Jeroboam, na nime nmehie-ya nke o ji me ka Israel mehie. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 O mere ọtụtụ ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị. Ọ gbasoro ụzọ ọjọọ niile nke Jeroboam, jeekwa ije nʼime otu mmehie ahụ nke Jeroboam dubara ndị Izrel ime. Faic an caibideil |