1 Ndị Eze 15:31 - Bible Nso31 Ma okwu Nedab nile nke fọduru, na ihe nile o mere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Israel? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Nadab, o bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze Izrel? Faic an caibideil |