1 Ndị Eze 15:15 - Bible Nso15 Ọ chibata n'ulo Jehova ihe nile nna-ya doro nsọ, na ihe nile ya onwe-ya doro nsọ, bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe di iche iche ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 O webatara nʼime ụlọnsọ Onyenwe anyị ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. Faic an caibideil |