1 Ndị Eze 15:12 - Bible Nso12 O we me ka ndi edoro nsọ ikwa iko si n'ala-ya gabiga, o wezuga-kwa-ra arusi nile nke nna-ya-hà mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 O sitere nʼala ahụ niile chụpụ ndị ikom akwụna ụlọ arụsị niile, wezugakwa arụsị niile nke ndị nna nna ya ha mere. Faic an caibideil |