1 Ndị Eze 15:11 - Bible Nso11 Esa mere ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika Devid, bú nna-ya, mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Asa mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị dịka Devid nna ya mere. Faic an caibideil |
Esa we kpọkue Jehova, bú Chineke-ya, si, Jehova, Ọ dighi onye tiyere Gi iye aka, n'etiti onye bara uba na onye ike nādigh: yere ayi aka, Jehova, bú Chineke-ayi; n'ihi na ọ bu na Gi ka ayi dabere, ọ bu kwa n'aha-Gi ka ayi biaworo imegide ìgwè a. Jehova, Chineke-ayi ka I bu; ekwela ka ihe akpọrọ madu b͕ochigide Gi.