1 Ndị Eze 14:3 - Bible Nso3 Chiri kwa n'aka-gi ob͕e achicha iri, na achicha ntà, na karama manu-aṅu, jekuru ya: onye ahu gēgosi gi ihe gēme nwa-okoro. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Chịrịkwa ogbe achịcha iri, na achịcha nta ole na ole, na otu karama mmanụ aṅụ, jekwuru ya. Ọ ga-agwa gị ihe ga-eme banyere nwantakịrị a.” Faic an caibideil |