1 Ndị Eze 14:18 - Bible Nso18 Israel nile we lìe ya, tiere ya aka n'obi; dika okwu Jehova si di, nke O kwuru n'aka orù-Ya, bú Ahaija onye-amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ha liri ya, ndị Izrel niile rukwara ụjụ nʼihi ya, dịka okwu Onyenwe anyị si dị, nke o kwuru site nʼọnụ Ahija, onye amụma. Faic an caibideil |