1 Ndị Eze 12:31 - Bible Nso31 O me ulo nke ebe di elu, me kwa ndi-nchu-àjà sitere n'ọnu-ọgugu ndi Israel nile, ndi nēsiteghi n'umu Livai. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Jeroboam wuru ebe ịchụ aja nʼebe dị elu dị iche iche. Ọ họpụtara ndị nchụaja site nʼetiti ndị Izrel niile, nʼagbanyeghị na ha abụghị ndị Livayị. Faic an caibideil |