Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ndị Eze 12:17 - Bible Nso

17 Ma umu Israel ndi bi n'obodo nile nke Juda, Rehoboam we buru eze-ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Ma banyere ndị Izrel bi nʼobodo niile nke Juda, Rehoboam gara nʼihu bụrụ eze ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ndị Eze 12:17
7 Iomraidhean Croise  

Otú ọ di, ọ bughi ala-eze-gi nile ka M'gādọwapu; otù ebo ka M'gēnye nwa-gi, n'ihi Devid, bú orùm, na n'ihi Jerusalem, nke M'rọputaworo.


ma M'gēwepu ala-eze n'aka nwa-ya, were ya nye gi, bú ebo iri.


Ma nwa-ya ka M'gēnye otù ebo, ka Devid, bú orùm, we nwe oriọna ubọchi nile n'irum na Jerusalem, bú obodo nke M'rọputaworo Onwem itiye aham n'ebe ahu.


Gwa Rehoboam nwa Solomon, bú eze Juda, gwa kwa ulo nile nke Juda na Benjamin, gwa kwa ndi Israel fọduru, okwu, si,


Ma Rehoboam, bú nwa Solomon, bu eze na juda. Rehoboam b͕ara ọgu arọ abua na otù mb͕e ọ malitere ibu eze, o we buru eze arọ iri na asa nime Jerusalem, bú obodo nke Jehova rọputara n'etiti ebo nile nke Israel, itiye aha-Ya n'ebe ahu. Aha nne-ya bu Neama, bú nwayi Amon.


Ma umu Israel ndi bi n'obodo nile nke Juda, Rehoboam we buru eze-ha.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan