1 Ndị Eze 11:37 - Bible Nso37 Ma gi ka M'gēwere, i gābu kwa eze n'ihe nile nke nkpuru-obi-gi nāchọsi ike, i gābu kwa eze Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a37 Ma otu ọ dị, gị ka m ga-ewere. Ị ga-abụkwa onye ga-achị ebe ahụ niile obi gị chọrọ; i ga-abụ eze Izrel. Faic an caibideil |