1 Ndị Eze 10:3 - Bible Nso3 Solomon we gosi ya okwu-ya nile: ọ dighi okwu ọ bula ezonariri eze nke ọ nēgosighi ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Solomọn zara ya ajụjụ ya niile; ọ dịkwaghị ihe siiri eze ike ịkọwara ya. Faic an caibideil |