1 Ndị Eze 10:27 - Bible Nso27 Eze we me ọla-ọcha ka ọ di ka nkume na Jerusalem, ọ me-kwa-ra osisi cedar ka ha di ka osisi sycomore nke di n'ebe di ala n'uba. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Eze mere ka ọlaọcha baa ụba dịka nkume efu na Jerusalem. O mekwara ka osisi sida dị ọtụtụ dịka osisi sikamọ nke dị nʼala ala ugwu dị iche iche. Faic an caibideil |