1 Ndị Eze 1:7 - Bible Nso7 Okwu-ya we di n'ebe Joab nwa Zeruaia nọ, na n'ebe Abaiata onye-nchu-àjà nọ: ha we so Adonaija nēyere ya aka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Adonaịja na Joab, nwa Zeruaya tinyere Abịata onye nchụaja, kparịtara ụka. Ha kwenyere inyere ya aka ka ọ ghọọ eze. Faic an caibideil |