1 Ndị Eze 1:49 - Bible Nso49 Ndi nile akpọrọ akpọ ndi Adonaija nwere we ma jijiji, bilie, je, nwoke ọ bula n'uzọ-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a49 Mgbe ahụ, Adonaịja, na ndị ọbịa ya si nʼebe ha na-eri ihe malie. Onye ọbụla sikwa nʼebe ahụ gbapụ ọsọ, nʼihi ụjọ. Faic an caibideil |