1 Ndị Eze 1:43 - Bible Nso43 Jonatan we za, si Adonaija, N'ezie onye-nwe-ayi, bú eze Devid, emewo Solomon eze: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Jonatan zara ya sị, “Mba, ọ dịghị otu ahụ! Onyenwe anyị eze Devid emeela Solomọn eze. Faic an caibideil |