1 Ndị Eze 1:36 - Bible Nso36 Benaia nwa Jehoiada we za eze, si, Amen: ka Jehova, bú Chineke nke onye-nwem eze, si otú a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Benaya nwa Jehoiada zara eze sị, “Amen, ka Onyenwe anyị Chineke onyenwe m na eze, kwupụta ya ka ọ dị otu a. Faic an caibideil |