1 Ndị Eze 1:3 - Bible Nso3 Ha we chọ nwa-ab͕ọghọ mara nma n'ókè-ala nile nke Israel, we chọta Abishag onye Shunem, me ka ọ biakute eze. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ha gagharịrị nʼala Izrel niile chọọ nwaagbọghọ mara mma, chọta otu nwaagbọghọ onye Shunem, aha ya bụ Abishag, kpọtaara ya eze. Faic an caibideil |