1 Jọn 4:13 - Bible Nso13 nime nka ka ayi mara na ayi nānọgide nime Ya, na Ya onwe-ya nānọgide kwa nime ayi, n'ihi na O nyewo ayi ufọdu nime Mọ nke Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 O tinyekwala Mmụọ Nsọ ya nʼime anyị igosi anyị na o bi nʼime anyị, na anyị bikwa nʼime ya. Faic an caibideil |