1 Jọn 3:19 - Bible Nso19 Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Anyị ga-esitekwa na nke a mata na anyị bụ ndị nke eziokwu ahụ ma matakwa otu anyị ga-esi mee ka obi anyị kwenye nʼihu ya. Faic an caibideil |