1 Ihe E Mere 9:44 - Bible Nso44 Azel nwere umu-ndikom isi, ndia bu kwa aha-ha; Azrikam, na Bokeru, na Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Henan: ndia bu umu-ndikom Azel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a44 Azel mụrụ ụmụ isii: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel. Faic an caibideil |