1 Ihe E Mere 9:32 - Bible Nso32 Ufọdu nime umu ndi Kohat, bú ufọdu nime umu-nne-ha, bu ndi-isi achicha anēdo n'usoro, idozi ya kwa-ubọchi-izu-ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Ụfọdụ nʼime ndị ikwu Kohat ka ọ dị nʼaka ime achịcha pụrụ iche, a na-adọkwasị nʼelu tebul, nʼụbọchị izuike niile. Faic an caibideil |