1 Ihe E Mere 9:30 - Bible Nso30 Ufọdu nime umu ndi-nchu-àjà nāsugwa kwa manu-otite nēsì ísì utọ nke uda di iche iche. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ma ọ bụ ndị nchụaja ndị ọzọ ka e nyere ọrụ ịsụ, ịgwakọta na ịkpụkọta ụda na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ. Faic an caibideil |