9 O we site na Hodesh, bú nwunye-ya, mua Jobab, na Zibia, na Misha, na Malkam;
9 Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,
na Jeuz, na Shakia, na Miama. Ndia bu umu-ya ndikom, ha bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna.
Shaharaim we mua umu n'ọhia Moab, mb͕e o zilagasiri ha; Hushim na Baara bu ndinyom-ya.